Flavour – Odogwu (Video + Mp3 + Lyrics)

Flavour – Odogwu Mp3 Download

Flavour – Odogwu Mp3 Download

Chinedu Okoli, better known by his stage name Flavour N’abania or simply Flavour, is a Nigerian singer, songwriter, multi-instrumentalist and performer. He began his musical career as a drummer for a local church.

This is a new jam from Flavour which he titled “Odugwu” which you are going to enjoy as we already knew that flavour would never disappoint us, Kindly Download and Enjoy

Odogwu Video by Flavour

DOWNLOAD MP3

Odogwu Lyrics by Flavour

(hm, kai)

VERSE 1
Obele Echiche ichelu gazielugi,
itibe aka n’obi si n’ibu odogwu.

Imee business obaalugi,
itibe aka n’obi si n’ibu okpoka.

Politics gazielugi,
itibe aka n’obi si n’ibu eshi.

Kama igasi na chi adika,
itibe aka n’obi si n’ibu mmanwu.

Kam gwazianu gi,
Inesiem anya wee chem aka mgba.

Theophilus Ekwuo gini,
Ikwunu eziokwu n’obughi ajo ife.

BRIDGE:
Onyeome leyileyi Papa,
Ogbajiri igwe kpoo ya nku o Daddy!!!

Majesty M ooooo(oohoooo)
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ijele Africa no na-aba mba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Afo mulu eze no ona-aba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ndi synagogue Fancha na-etiii
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Umu Adoration fa na-abaaa
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Onye melu onye-isi ofukwa uzo ozo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Onye mere Ngwulo ogaba ije ozo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Onye kwere nkwa mezue nkwa (eze ndi eze)
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Etina-aka n’obi si n’ibu odogwu
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

CHORUS
Iyeeeee, Onye si na chim adimma? (obu onyeee)
Gwanu mooo, Onye si na chim adimma leeee

Owele Ojoto, obugi si na chim adimma leee (obu onyeee)
Gwanu mooo, Onye si na chim adimma leeee

VERSE 2:
I woke up this morning and see the light,
I thank you Lord its for your Mercy.

Even though am a sinner,
But its not worthy of you presence.

BRIDGE:
Onyeome leyileyi Papa,
Ogbajiri igwe kpoo ya nku o Daddy!!!

Majesty M ooooo(oohoooo)
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ijele Africa no naba mba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ziwaga chief n’ona-aba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Father Mbakaogu n’oso aba (eze ndi eze)
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Odogwu akata-aka odogwu bu odogwu
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Omemma Ojoto n’ona aba mba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Agu mulu ife Money Mayweather
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Eribe agwuagwu nu n’ona aba mba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ana alu-alu, Ana ele-ele
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

CHORUS
Iyeeeee, Onye si na chim adimma? (obu onyeee)
Gwanu mooo, Onye si na chim adimma leeee

Owele Ojoto, obugi si na chim adimma leee (obu onyeee)
Oooo Onye si na chim adimma leeee

Onye-eze Ben, Anukwu na-aba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Eboh Communications Star na-aba
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Asuwa Dede n’one-eti ooo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Baba Lotija, Ezi onyim ooo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Obi Toscana onum ekene oo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ogbodo nwa Abba n’oso aba oo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Enugu Rangers fancha na etiii
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Odogwu akata-aka odogwu bu odogwu
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Ndi tili aka n’obi, kedi ka-odi fa oo
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Pharoah Egypt kedi ka-odi ya
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Nebuchadinezer Omere oleeee
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

Etina-aka n’obi si na ibu odogwu
(Okwa Jehovah bu Odogwu)

This is Gentle Blogger, I love to praise God and I Don't want to be doing it alone that why am here to Update you with latest Gospel song and Video, much more

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *